Udo, ebere na ngozi nke Chineke dikwasi gi, i nwere ike ịkọwaram ihe a, rọrọ nrọ na ìgwè oke-ehi nācha ọbara-ọbara dim buruburu, otù onye we sim, Lezi anya n'oké ehi ahu, na otù nime oke-ehi ahu. chọrọ igbu m, ma enweghị m ike ịgbanarị ya, na agba na-acha ọbara ọbara, ma ehi ahụ akabeghị aka.”